in

Onye Di Ka by Maureen Paul

Onye Di Ka by Maureen Paul
Onye Di Ka by Maureen Paul Mp3

Gospel Musician, song writer and composer, Maureen Paul drops her new single titled “Onye Di Ka Gi”.

She is a passionate minstrel, anointed worshiper and lover of God, blessing the lives of many who can give up everything in setting an amazing atmosphere of worship leading God ‘s people so powerfully.

This track was Produced by OLA-PRESSPLAY.

Download, Enjoy and Share!

Download Now

Lyrics:

Chants:
Jisos Agada gba Chirí uzo
Onye ukwu n’ogbo agha
Onye ime Eluigwe nke ato
Obi n’elu Igwe were uwa
mere ihe mgba kwa si ukwu

Chorus:
A mara woo m
Sí n’ Odighi Onye di ka Gi
Otu Aka n’eru mba
Akam di n’elu O
A mara m woo m si n’Odighi Onye di ka Gi eeeeh
O di nma n’eme nma
Chioma m nara ekele m u o

Talk:
I na ghi agharipu
Okwere nkwa mere m ya
A na m ekele Gi, n’ihi ihe
Oma nile nke I na-emere m

Verse 1:
N’elu Igwe n’elu uwa
O dighi Onye dika Gi
A ga woo m n’elu ugwu na-ndida ooo
wee mara na- Odighi Onye di ka Gi
Kpa kpa ndo nile papa mu,
ha nile na-agba ama Gi
Anwu na-awaputa n’ututu eeee
Ha na-asi, Odighi Onye di ka Gi

Verse 2:
Ihe I kere eke nile eeee
Ha nile n’agba ama Gi
O bu na godi mu Onwe m ikere eee
A na m asi, O dighi Onye di ka Gi
N’eluigwe, n’elu uwa
Odighi Onye dika Gi
A ga woo m n’elu ugwu na-ndi da, wee huu,
wee mara n’ Odighi Onye di ka Gi
A mara woo nu m….

Chant 2:
O dum Ogbe Juda bu Agha Jisos
So Gi bu agba kuru ezuruike
O gara ije n’elu mmiri
Anya n’ele obi
O du fe ga m Okpere azu
Igbe neche ndu
Anya n’ele obi
Jisos Onye ukwu
Jisos Onye ike
Jisos Onye Nso
Jisos Anuru anuru ndu Ekele diri Gi
A mara woo m oo

Bridge:
Jisos I na-emere O bi m
Res: Sari, Sari
I na-emere m obi m

Loading...

Written by admin

Comments

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Loading…

0
AGUNECHEMBA - iFlourish

Download Mp3: AGUNECHEMBA – iFlourish

HERE TO GIVE YOU PRAISE (LIVE) - RHOSE AVWOMAKPA

HERE TO GIVE YOU PRAISE (LIVE) by RHOSE AVWOMAKPA